Mgbakọ Sekit nke Ndịàmà Jehova
Usoro Ihe Omume Afọ 2017
Isiokwu: Na-eme Ka Okwukwe Gị Na-esikwu Ike n’Ebe Jehova Nọ.—Hib. 11:6.
Nnọkọ Ụtụtụ
9:30 [11:30]a Abụ Olu Ụtọ
9:40 [11:40] Abụ nke 12 na Ekpere
9:50 [11:50] ‘Nwee Okwukwe n’Ebe Chineke Nọ’ n’Agbanyeghị Ọnọdụ Ọ Bụla Ị Nọ
10:05 [12:05] Okwu Mmadụ Anọ Ga-ekwu: Ihe Atụ Ndị Na-eme Ka Anyị Nwee Okwukwe n’Ebe Jehova Nọ
Ọta
Nna
Oké Nkume
Onye Na-azụ Anyị Dị Ka Atụrụ
11:05 [1:05] Abụ nke 22 na Ịma Ọkwa
11:15 [1:15] “Nyere M Aka n’Ebe Okwukwe Dị M Mkpa!”
11:30 [1:30] Okwu Baptizim
12:00 [2:00] Abụ nke 7
Nnọkọ Ehihie
1:10 [2:40] Abụ Olu Ụtọ
1:20 [2:50] Abụ nke 54 na Ekpere
1:30 [3:00] Okwu Ihu Ọha: Gịnị Bụ Ezigbo Okwukwe, Oleekwa Otú Mmadụ Si Egosi na O Nwere Ya?
2:00 [3:30] Nchịkọta Ụlọ Nche
2:30 [4:00] Abụ nke 30 na Ịma Ọkwa
2:40 [4:10] Okwu Mmadụ Atọ Ga-ekwu: ‘Yipụnụ Mmehie ahụ nke Na-ekegidekarị Anyị’
Jehova Ga-ewepụ Ihe Ọjọọ Niile
Jehova Ga-egboro Anyị Mkpa Anyị
Jehova Ga-akpọlite Ndị Nwụrụ Anwụ
3:40 [5:10] Nweta Ụgwọ Ọrụ A Ga-akwụ Ndị Nwere Ezigbo Okwukwe
4:15 [5:45] Abụ nke 43 na Ekpere
[Ihe e dere n’ala ala peeji nke 2]
a Oge ndị e dere n’akara ngebichi [ ] bụ maka ụbọchị Satọdee a ga-enwe “Nzacha na Mkpocha”