Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A:
Gịnị bụ “iwu nke Kraịst”? (Gal. 6:2)
Olee otú anyị ga-esi na-emezu iwu nke Kraịst mgbe ndị ọzọ na-anaghị ahụ anyị? (1 Kọr. 10:31)
Olee otú anyị ga-esi na-emezu iwu nke Kraịst n’ozi ọma? (Luk 16:10; Mat. 22:39; Ọrụ 20:35)
Gịnị mere iwu nke Kraịst ji kara Iwu Mozis mma? (1 Pita 2:16)
Olee otú ndị di na nwunye na ndị nne na nna nwere ike isi na-emezu iwu nke Kraịst n’ezinụlọ ha? (Efe. 5:22, 23, 25; Hib. 5:13, 14)
Olee otú ị ga-esi na-emezu iwu nke Kraịst n’ụlọ akwụkwọ? (Ọma 1:1-3; Jọn 17:14)
Olee otú anyị ga-esi na-ahụ ndị ọzọ n’anya, dị ka Jizọs hụrụ anyị? (Gal. 6:1-5, 10)