Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • wp16 nke 4 p. 16
  • Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?
  • Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2016
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ọ̀ bụ mmadụ malitere okpukpe?
  • Mmadụ ò kwesịrị inwe okpukpe ọ na-ekpe?
  • Okpukpe
    Teta!—2014
  • Mmadụ Ò Kwesịrị Inwe Okpukpe Ọ Nọ na Ya?
    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
  • Ikpe Okpukpe Dị Ọcha Maka Nlanarị
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1991
  • Okpukpe Ọ Bụla Ọ̀ Dị Nnọọ Mma?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1991
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2016
wp16 nke 4 p. 16
Ebe otu ezinụlọ na-ele ụlọ chọọchị dị iche iche anya

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Ọ̀ bụ mmadụ malitere okpukpe?

ỤFỌDỤ NDỊ NA-EKWU na ọ bụ ndị mmadụ malitere okpukpe; ndị ọzọ chere na ọ bụ Chineke malitere ya iji nyere ndị mmadụ aka ka ha bịaruo ya nso. Gịnị ka i chere?

IHE BAỊBỤL KWURU

E nwere “okpukpe Chineke nke dị ọcha nke a na-emerụghịkwa emerụ n’ihu Chineke anyị bụ́ Nna anyị.” (Jems 1:27, Bible Nsọ nke Union Version) Ọ bụ Chineke malitere okpukpe dị́ ọcha ma ọ bụ ezigbo okpukpe.

IHE ỌZỌ ANYỊ GA-AMỤTA NA BAỊBỤL

  • Okpukpe dị́ Chineke mma bụ nke na-akụzi eziokwu dị́ na Baịbụl.—Jọn 4:23, 24.

  • Okpukpe ndị na-akụzi ihe ndị mmadụ chepụtara na-efe Chineke n’efu.—Mak 7:7, 8.

Mmadụ ò kwesịrị inwe okpukpe ọ na-ekpe?

Ị̀ GA-ASỊ . . .

  • Ee?

  • Mba?

  • Ma onye ahụ chọọ?

IHE BAỊBỤL KWURU

“Ka anyị na-echebakwara ibe anyị echiche iji kpalie ịhụnanya na ịrụ ezi ọrụ, ka anyị ghara ịhapụ nzukọ anyị.” (Ndị Hibru 10:24, 25) Chineke chọrọ ka ndị na-efe ya na-ezukọta efe ya.

IHE ỌZỌ ANYỊ GA-AMỤTA NA BAỊBỤL

  • Ndị na-efe Chineke kwesịrị ịna-ekwu otu ihe.—1 Ndị Kọrịnt 1:10, 11.

  • Ndị niile nọ́ n’okpukpe dị́ Chineke mma bụ ụmụnna n’agbanyeghị ebe ha bi n’ụwa. —1 Pita 2:17.

Ọ bụrụ na ị chọrọ ịmatakwu ihe ndị a kọrọ n’isiokwu a, gụọ isi nke 15 n’akwụkwọ Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị? Ọ bụ Ndịàmà Jehova bipụtara ya

I nwekwara ike inweta ya na www.jw.org/ig

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya