Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • wp17 nke 6 p. 16
  • Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?
  • Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2017
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Gịnị bụ Amagedọn?
  • Ò Nwere Ndị Agha Amagedọn Na-agaghị Egbu?
  • Amagedọn—Òle Mgbe?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1990
  • Gịnị Bụ Agha Amagedọn?
    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
  • Amagedọn—Oge Mgbanwe nke Ga-eweta Obi Ụtọ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2005
  • Gịnị Ka Ụfọdụ Ndị Chere na Amagedọn Bụ?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2012
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2017
wp17 nke 6 p. 16
“Oké ìgwè mmadụ” ndị si ná mba niile anwụghị n’Amagedọn

Agaghị ebibi “oké ìgwè mmadụ” ndị si ná mba niile n’Amagedọn

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Gịnị bụ Amagedọn?

Ụfọdụ ndị na-ekwu . . .

na ọ ga-abụ mbibi a ga-eji ngwá agha ọgwụrụ mba bibie ụwa ma ọ bụkwanụ mgbe ọdachi ndị na-emere onwe ha ga-ebibi ụwa a. Gịnị ka i chere?

Ihe Baịbụl kwuru

Amagedọn bụ “agha nke oké ụbọchị nke Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile” ga-eji ebibi ndị ajọ omume.—Mkpughe 16:14, 16.

Olee ihe ọzọ anyị ga-amụta na Baịbụl?

  • Ihe mere Chineke ga-eji alụ agha Amagedọn abụghị ka o bibie ụwa, kama, ka o chebe ya ka ụmụ mmadụ ghara ibibi ya.—Mkpughe 11:18.

  • Agha Amagedọn ga-akwụsị agha niile.—Abụ Ọma 46:8, 9.

Ò Nwere Ndị Agha Amagedọn Na-agaghị Egbu?

Gịnị ka ị ga-aza?

  • Ee

  • Mba

  • O nwere ike

Ihe Baịbụl kwuru

“Oké ìgwè mmadụ” ndị si ná mba niile agaghị anwụ “n’oké mkpagbu ahụ.” Agha Amagedọn bụ ihe ikpeazụ ga-eme “n’oké mkpagbu ahụ.”—Mkpughe 7:9, 14.

Olee ihe ọzọ anyị ga-amụta na Baịbụl?

  • Chineke chọrọ ka ọtụtụ ndị ghara ịnwụ n’Amagedọn. Ma, ọ ga-egbu ndị ajọ omume n’ihi na ha achọghị ichegharị.—Ezikiel 18:32.

  • Baịbụl kwuru ihe anyị ga-eme ka a ghara ibibi anyị n’Amagedọn.—Zefanaya 2:3.

Ọ bụrụ na ị chọrọ ịmatakwu ihe Baịbụl kwuru gbasara Amagedọn, gụọ isi nke 8 n’akwụkwọ Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị? Ọ bụ Ndịàmà Jehova bipụtara ya.

I nwekwara ike inweta ya na www.jw.org/ig

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya