Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 10/95 p. 2
  • Akụkọ Ọchịchị Chineke

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Akụkọ Ọchịchị Chineke
  • Ozi Alaeze Anyi—1995
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • ‘E Meghewo Ọnụ Ụzọ Dị Ukwuu nke A Ga-eji Rụsie Ọrụ Ike’ na Cuba
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1996
  • Jehova Ṅara Ntị n’Ekpere M
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2024
  • Ahụrụ M “Onye Dịkarịsịrị Nta” Ka Ọ Ghọrọ “Mba Nwere Ume”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1997
  • Ndị Nlekọta Na-ejegharị Ejegharị—Onyinye n’Ụdị Mmadụ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1996
Ozi Alaeze Anyi—1995
km 10/95 p. 2

Akụkọ Ọchịchị Chineke

Cuba: N’oge na-adịbeghị anya, gọọmenti Cuba nyere ikike ka onye nnọchiteanya Society leta Cuba dị ka onye nlekọta zoonu. E sooro ndị nlekọta sekit na distrikti nwee nzukọ. Ụmụnna ndị ahụ nwere ike ugbu a izukọ n’ìgwè ruru ihe dị ka 150. Ha nwere ekele na ha na-anụ ụtọ nnwere onwe ka ukwuu ugbu a, nakwa na a pụrụ iji Ebe Obibi Betel mee ihe ọzọ dị ka ebe bụ isi nye Ndịàmà Jehova na Cuba.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya