Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 7/04 p. 4
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
  • Ozi Alaeze Anyi—2004
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2007
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2005
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2003
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2004
km 7/04 p. 4

Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

Ụlọ Nche July 15

“Ọ bụrụ na a kọrọ ihe dị ka nke a [ihe e sere n’ihu magazin ahụ] n’akụkọ ụwa n’ụbọchị ndị a, ma eleghị anya, ihe ka ọtụtụ n’ụmụ mmadụ agaghị ekweta na o mere eme. Gịnị ka i chere? [Nye ohere maka nzaghachi. Mgbe ahụ, gụọ Mak 4:39.] Olee ihe àmà e nwere iji gosi na ọrụ ebube ndị ahụ Jizọs rụrụ mere eme? Mbipụta Ụlọ Nche a na-aza ajụjụ a.”

Ụlọ Nche Aug. 1

“Ebe ọ bụ na ihe a kpọrọ mmadụ kewasịrị nnọọ ekewasị, ụfọdụ na-eche na nanị ihe ga-eweta udo ụwa bụ inwe otu ọchịchị nke ga-achị ụwa. Ì chere na ihe dị otú ahụ ga-ekwe omume? [Nye ohere maka nzaghachi. Mgbe ahụ, gụọ Daniel 2:44.] Magazin a na-atụle ihe Alaeze Chineke na-arụzu ugbu a, na otú ọ ga-esi weta udo ụwa n’isi nso.”

Teta! Aug. 8

“N’ụwa nke oge a, ndị omekome na-echepụta mgbe nile, ụzọ ndị ọhụrụ ha ga-esi na-egwu ndị na-amaghị banyere atụmatụ ha wayo. Nke a ọ̀ gbasara gị? [Nye ohere maka nzaghachi.] Mbipụta Teta! a na-atụle ihe ịdọ aka ná ntị ole na ole ndị bụ́ isi, bụ́ ndị pụrụ inyere anyị aka iji chebe onwe anyị pụọ n’ịbụ ndị e gwuru wayo.” Gụọ Ilu 22:3.

“Ọ na-ewe anyị nile iwe mgbe anyị na-anụ banyere mmegbu a na-emegbu ụmụaka. Ikekwe, i chewo, sị, ‘Chineke ọ̀ na-eche banyere ha n’ezie?’ [Nye ohere maka nzaghachi. Mgbe ahụ, gụọ Abụ Ọma 72:12-14.] Isiokwu a na-akọ otú Chineke na-esi eche banyere ụmụaka, na otú ọ ga-esi mee ka ndị nile a na-emegbu nwere onwe ha kpam kpam n’isi nso.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya