Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 7/03 p. 8
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
  • Ozi Alaeze Anyi—2003
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2007
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2005
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2004
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2003
km 7/03 p. 8

Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

Ụlọ Nche July 15

“Ọtụtụ ndị achọpụtawo na ọ bụ ihe a na-ahụkarị bụ́ ndị mmadụ ịnọrọ onwe ha. Ì chere na nke a bụ ihe amamihe dị na ya? [Nye ohere maka nzaghachi.] Rịba ama okwu a amamihe dị na ya e kwuru banyere uru mkpakọrịta bara. [Gụọ Eklisiastis 4:9, 10.] Magazin a na-atụle ihe mere ndị ọzọ ji dị anyị nile mkpa na otú a pụrụ isi dozie nsogbu nke mmadụ ịnọrọ onwe ya.”

Ụlọ Nche Aug. 1

“Ị̀ maara na dị ka otu akụkọ si kwuo, ihe karịrị ọkara nke ndị bi n’ụwa anaghị akpataru ₦250 kwa ụbọchị? Ì chere na ọ dị ihe ọ bụla a pụrụ ime iji gwọta nsogbu a? [Nye ohere maka nzaghachi.] Mbipụta Ụlọ Nche a na-ekwu otú a ga-esi gwọta nsogbu nke ịda ogbenye n’ụzọ na-adịgide adịgide dị ka Bible si kwuo ya.”—Gụọ Abụ Ọma 72:12, 13, 16.

Teta! Aug. 8

“Ọtụtụ mmadụ na-enwe nchegbu banyere njupụta ihe ndị na-akpali agụụ mmekọahụ jupụtara ebe nile. Ì chere na nke a bụ ihe mmadụ kwesịrị ichegburu onwe ya? [Nye ohere maka nzaghachi.] Ndụmọdụ bara uru a na-achọta n’ime Bible pụrụ ichebe anyị. [Gụọ Ndị Efesọs 5:3, 4.] Magazin a na-egosi otú anyị pụrụ isi chebe onwe anyị pụọ n’ihe ize ndụ a na-apụtachaghị ìhè.”

“N’afọ ndị na-adịbeghị anya, ọdachi ndị ọnọdụ ihu igwe kpatara ebibiwo ọtụtụ ihe n’ụwa nile. Gịnị ka i chere a pụrụ ime iji belata nhụjuanya nke a na-akpata? [Nye ohere maka nzaghachi.] Magazin a na-atụle nsogbu a na-enwe n’ihi mgbanwe ọnọdụ ihu igwe nakwa ihe ngwọta ya bụ́ nke e kwuru n’ime Bible.”—Gụọ Aịsaịa 35:1.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya