Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 8/06 p. 4
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
  • Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2007
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2008
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2005
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2007
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2006
km 8/06 p. 4

Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

Ụlọ Nche Aug. 15

“Anyị ga-achọ ịmata ihe i chere banyere otu ihe Jizọs kwuru. [Gụọ Matiu 5:5.] Ọ̀ dị gị ka ụwa ọ̀ ga-adị otú ọ dị ugbu a ma e mezuo nkwa a? [Chere ka ọ zaa.] Magazin a na-egosi ihe Bible sịrị na ọ bụ otú Jizọs ga-esi gbanwee ụwa a. O mekwara ka a mara ndị ga-eketa ụwa.”

Ụlọ Nche Sept. 1

“Ọtụtụ mmadụ taa enweghịzi mmasị n’okpukpe. Ì chere na mmadụ iji okpukpe kpọrọ ihe na-eme ka onye ahụ ghọọ ezigbo mmadụ? [Chere ka ọ zaa.] Lee ihe Bible kwuru na ụfọdụ ndị ga na-achọ n’okpukpe n’oge ikpeazụ a. [Gụọ 2 Timoti 4:3, 4.] Magazin a na-akọwa otú ezi ofufe si enye Chineke nsọpụrụ na otú o si abara anyị uru.”

Teta! July-Sept.

“Taa, ọtụtụ ndị di na nwunye na-enwe nsogbu. Ì chere na di na nwunye ga-erite uru ma ha tinye ụkpụrụ a dị na Bible n’ọrụ? [Gụọ Ndị Efesọs 4:32. Ị gụsịa, gị echere ka ọ zaa.] Teta! a mere ka a mara ụkpụrụ Bible ndị a chọpụtarala na ha nwere ike inyere anyị aka ime ka anyị na di ma ọ bụ nwunye anyị na-enwe obi ụtọ.”

Ọ bụrụ nwa okorobịa ma ọ bụ nwa agbọghọbịa ka i nwetara n’ụlọ, i nwere ike ikwu, sị: “Ọtụtụ n’ime ndị ọgbọ gị echewela echiche ịlụ nwanyị (ma ọ bụ, di). Olee ebe i chere ị ga-enweta ihe ọmụma a pụrụ ịdabere na ya n’ihe banyere alụmdi na nwunye? [Chere ka ọ zaa.] Ka anyị chọpụtagodị onye malitere ndokwa alụmdi na nwunye. [Gụọ Matiu 19:6.] Magazin a kwuru ụfọdụ ụkpụrụ Bible ndị ga-enyere anyị aka ime ka anyị na di ma ọ bụ nwunye anyị na-enwe obi ụtọ.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya