Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 8/05 p. 4
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
  • Ozi Alaeze Anyi—2005
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2004
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2003
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2008
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2005
km 8/05 p. 4

Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

Ụlọ Nche Aug. 15

“Mgbe onye ha hụrụ n’anya nwụrụ, ọtụtụ ndị na-adị eche ihe na-eme mmadụ mgbe ọ nwụrụ. Ì chere na ọ ga-ekwe omume ịghọta ihe ọnwụ bụ? [Chere ka ọ zaa.] Magazin a na-akọwa ihe Bible na-ekwu banyere ọnọdụ ndị nwụrụ anwụ. Ọ na-akọwakwa nkwa Chineke kwere ime ka ndị anyị hụrụ n’anya nwụrụ anwụ si n’ọnwụ bilie.” Gụọ Jọn 5:28, 29.

Ụlọ Nche Sept. 1

“N’ụwa taa, ịnọgidesi ike n’ihe bụ àgwà ọma nke otú e si eto ya karịrị otú e si agbaso ya agbaso. Ọ́ gaghị amagbu onwe ya ma ọ bụrụ na ọtụtụ mmadụ adị ka enyi a a kọwara ebe a? [Gụọ Ilu 17:17. Ma, chere ka ọ zaa.] Magazin a na-atụle uru ndị a na-erite site n’irapagidesi ike n’ahụ́ ndị ezinụlọ na ndị enyi anyị.”

Teta! Sept. 8

“Ị̀ maara na a kọwawo ụlọ ọrụ ndị na-ahụ maka ndị njem dị ka ihe kasị enye ndị mmadụ ọrụ n’ụwa? [Chere ka ọ zaa.] Otú ime njem nleta si gbasaa ebe nile ewetawo ma uru ma ọghọm. Magazin a lebara anya n’uru na ọghọm njem nleta a na-eme n’oge a na-enwe. Ọ tụkwaara ndị na-aga eleta mba ndị ọzọ aro ụfọdụ ndị bara uru.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya