Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 8/03 p. 8
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
  • Ozi Alaeze Anyi—2003
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2004
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2008
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2005
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2003
km 8/03 p. 8

Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

Ụlọ Nche Aug. 15

“Ihe ka ọtụtụ ná ndị mmadụ ji inwe ezi aha akpọrọ ihe. Ụfọdụ na-eche echiche ọbụna otú a ga-esi cheta ha mgbe ha nwụsịrị. Ì chetụwo nke a n’echiche? [Nye ohere maka nzaghachi. Mgbe ahụ gụọ Eklisiastis 7:1.] Ụlọ Nche a na-atụle otú anyị pụrụ isi nwee ezi aha ma n’ihu mmadụ ma n’ihu Chineke.”

Ụlọ Nche Sept. 1

“Ọtụtụ mmadụ na-eche na okpukpe dị iche iche nke ihe a kpọrọ mmadụ bụ ụzọ dị iche iche na-eduga n’otu ebe. Ndị ọzọ kweere na e nwere nanị otu ezi okpukpe. Ì chetụwo nke a n’echiche? [Nye ohere maka nzaghachi.] Magazin a na-enyocha otu ilu ochie nke na-eme ka a ghọta ajụjụ a nke ọma.” Kwuo okwu n’ihe dị na Matiu 13:24-30.

Teta! Sept. 8

“Ọ bụrụ na e jitụwo ike megbuo gị onwe gị ma ọ bụ onye òtù ezinụlọ gị, ị pụrụ ịma otú o si ekowe mmadụ obi n’elu. [Nye ohere maka nzaghachi.] Ná mbipụta Teta! a, e nwere aro ndị pụrụ ịbara ndị a na-eji ike emegbu uru. Ọ na-atụlekwa nkwa Chineke kwere banyere oge mgbe a na-agatụghị enwe nsogbu ndị dị otú ahụ ná ndụ.” Gụọ Maịka 4:4.

“Ejiji ndị na-ewu ewu na-enwe mmetụta dị ike ná ndụ ọtụtụ mmadụ taa. Ụfọdụ ndị na-eche na a na-ekwusikarị okwu ike banyere ihe ndị mmadụ na-eyi na otú ha na-adị. Gịnị bụ echiche gị? [Nye ohere maka nzaghachi.] Teta! a na-atụle ụzọ kwesịrị ekwesị a ga-esi na-ele ejiji anya.” Gụọ Ndị Kọlọsi 3:12.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya