Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 8/07 p. 8
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
  • Ozi Alaeze Anyi—2007
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2008
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2003
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2007
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2007
km 8/07 p. 8

Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

Ụlọ Nche Aug. 15

“Gịnị ka i chere banyere ihe a Bible kwuru n’ebe a? [Gụọ Ndị Hibru 3:4.] Ì kwetara na ọ bụ Onye Okike nke nwere ọgụgụ isi kere eluigwe na ala? [Chere ka ọ zaa.] Magazin a kọwara ma mmadụ ikwere na e nwere Onye Okike ò kwekọrọ n’ihe ezigbo sayensị na-akụzi.”

Ụlọ Nche Sept. 1

“Ọtụtụ ndị weere ‘Agba Ochie’ dị ka akụkụ Bible nke kọrọ akụkọ mere eme ndị bara uru. Ma ha na-enwe obi abụọ ma ntụziaka ndị dị na ya hà ka bara uru taa. Olee ihe i chere? [Chere ka ọ zaa. Ọ zachaa, gụọ Ndị Rom 15:4.] Magazin a na-egosi otú ‘Agba Ochie’ si enye ndụmọdụ ndị na-abara anyị uru ná ndụ anyị na-adị kwa ụbọchị, na-emekwa ka anyị nwee ezi olileanya maka ọdịnihu.”

Teta! July–Sept.

“Ì chere na Chineke ekpebielarị otú anyị si akpa àgwà nakwa ihe ga-emecha mee anyị? [Chere ka ọ zaa.] Dị ka amaokwu Bible a m ga-agụ si kwuo, Chineke na-enye ụmụ mmadụ ohere ịhọrọ otú ha ga-esi bie ndụ ha. [Gụọ Deuterọnọmi 30:19.] Isiokwu a na-akọwa ihe Bible kwuru n’okwu a.” Gosi ya isiokwu malitere na peeji nke iri na abụọ.

“Ego dị anyị nile mkpa iji na-adị ndụ. Ì chere na o nwere otú mmadụ ga-esi na-achụ ego, ya abụrụ na ọ na-achụbiga ya ókè? [Chere ka ọ zaa.] Legodị ihe Bible kwuru na ịchụ ego na-akpata. [Gụọ 1 Timoti 6:10.] Na magazin a, a tụrụ aro ndị bara uru banyere otú mmadụ ga-esi mee ka ndụ ya dị mfe, obere ego o nwere ana-ezukwara ya.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya