Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 12/04 p. 8
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
  • Ozi Alaeze Anyi—2004
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2002
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2003
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2007
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2004
km 12/04 p. 8

Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

Ụlọ Nche Dec. 15

“N’oge a n’afọ, ndị mmadụ n’ụwa nile na-echeta ọmụmụ Jizọs n’ụzọ dịgasị iche iche. Ị̀ ma na amụma Bible na-egosi na ọmụmụ Jizọs ga-eme ka e nwee udo na-adịgide adịgide? [Nye ohere maka nzaghachi. Mgbe ahụ gụọ Aịsaịa 9:6, 7.] Magazin a na-akọwa otú a ga-esi nweta udo ahụ.”

Ụlọ Nche Jan. 1

“Ihe ka n’ọnụ ọgụgụ n’okpukpe ndị e nwere na-akụzi na ndị mmadụ kwesịrị ịhụ ndị agbata obi ha n’anya. [Gụọ Matiu 22:39.] Gịnịzi ka i chere mere okpukpe ji etinye aka n’ọtụtụ agha na esemokwu ndị a na-enwe n’ụwa? [Nye ohere maka nzaghachi.] Mbipụta Ụlọ Nche a na-atụle ajụjụ bụ́, Okpukpe ọ̀ pụrụ ime ka ihe a kpọrọ mmadụ dị n’otu?”

Teta! Jan. 8

“Ị̀ chọpụtawo na ọnụ ọgụgụ ka ukwuu nke ndị mmadụ taa na-enwekarị nchegbu banyere otú ha dị n’ile anya? [Nye ohere maka nzaghachi.] Magazin a na-atụle ụfọdụ n’ime ihe ize ndụ ndị dị n’ịbụ onye ịma mma na-echu ụra. Ọ na-emekwa ka abamuru nke ụdị ịma mma kasị mkpa pụta ìhè.” Gụọ 1 Pita 3:3, 4.

“Olee otú ị ga-esi zaa ajụjụ a? [Gụọ ajụjụ dị n’ihu magazin. Mgbe ahụ nye ohere maka nzaghachi.] Akụ̀ ndị dị n’ụwa na-ebelata n’ụzọ dị egwu. Ma, legodị nkwa a na-emesighachi obi ike. [Gụọ Abụ Ọma 104:5.] Mbipụta Teta! a na-akọwa otú a ga-esi mee ka mbara ụwa anyị dịghachi mma n’oge na-adịghị anya.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya