Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 9/07 p. 1
  • Akwụkwọ Ozi Si n’Alaka

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Akwụkwọ Ozi Si n’Alaka
  • Ozi Alaeze Anyi—2007
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Gịnị Ka A Na-eme n’Alaka Ụlọ Ọrụ?
    Ole Ndị Na-eme Uche Jehova Taa?
  • Leta Alaka
    Ozi Alaeze Anyi—2005
  • Ụzọ Dị Iche Iche Anyị Nwere Ike Isi Jekwuoro Jehova Ozi
    Ndị A Haziri Ime Uche Jehova
  • Nke Mbụ Otu Narị Afọ Gara Aga
    Teta!—2001
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2007
km 9/07 p. 1

Akwụkwọ Ozi Si n’Alaka

Ezi Ndị Nkwusa Alaeze:

Obi dị anyị ụtọ ịhụ ọganihu e nwere n’afọ ije ozi nke 2007 n’ọrụ nkwusa anyị n’ókèala nke alaka ụlọ ọrụ Nigeria na-elekọta! Ụmụnna anyị nwere ahụmahụ dị iche iche mara mma n’ozi ha. Arụchaakwala Ọfịs ọhụrụ anyị dị na Lagos. Nke a ga-enyekwu aka n’ịrụ ọtụtụ ọrụ alaka ụlọ ọrụ anyị nwere ịrụ. A na-arụzigharị Ọfịs anyị nke ochie dị na Lagos ka e wee nọrọ na ya na-enwe Ụlọ Akwụkwọ Ọzụzụ Ndị Ozi. Anyị na-atụ anya na ụlọ akwụkwọ ahụ ga-amalite ná mbido afọ 2008.

N’ókèala dum nke alaka ụlọ ọrụ Nigeria na-elekọta, e kesara ihe karịrị nde ise nke Akụkọ Alaeze nke 37, nke isiokwu ya bụ, “A Ga-ebibi Okpukpe Ụgha n’Oge Na-adịghị Anya!” Mgbe otu nwanna nwanyị na-adịkwaghị eje ozi gụsịrị Akụkọ Alaeze a, ụra ekwekwaghị ya ohihi. Na Sunday sotere izu ọ gụrụ ya, ọ bịara ọmụmụ ihe ma rịọ ka a mụwara ya Bible. Ndị nwere mmasị dejupụtara ebe ahụ e nwere ike ịdọkapụta adọkapụta n’azụ Akụkọ Alaeze ahụ ma rịọ ka e zitere ha ọtụtụ broshuọ bụ́ Nọrọ na Nche! nakwa ka a mụwara ha Bible.

Ihe e bu n’obi na-eme ụdị mkpọsa a bụ iji nyere ndị nwere obi eziokwu aka ịmụta ihe Bible na-akụzi n’ezie. (Mat. 28:19, 20) Mgbe ị na-aga ozi ọma, echefula iburu ndị gosiri mmasị n’uche. Mgbe ị na-agaghachikwa na nke ha, mee ya ihe mgbaru ọsọ gị ịmalite iduziri ha Bible. Obi dị anyị ụtọ na anyị na unu na-arụkọ ọrụ a dị mkpa. Anyị na-ekele unu.

Ụmụnna unu,

Alaka Ụlọ Ọrụ Nigeria

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya