Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 7/13 p. 8
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
  • Ozi Alaeze Anyi—2013
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2011
  • Olee Otú M Nwere Ike Isi Zere Ihe Na-akpali Agụụ Mmekọahụ?
    Teta!—2008
  • Gịnị Mere Ekwesịghị M Ile Foto Ndị Gba Ọtọ?
    Ajụjụ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ—Azịza Ndị Na-adị Irè, Nke 2
  • Mmadụ Ikiri Ndị Gba Ọtọ Ò Nwere Ihe O Mere?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2013
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2013
km 7/13 p. 8

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Ịmalite Ọmụmụ Baịbụl na Satọdee Mbụ n’Ọnwa Ọgọst

I kelechaa onye ị bịara na nke ya, gị asị ya: “E nweghị onye n’ime anyị na-anaghị ekpe ekpere. Ndị na-ekweghị na Chineke na-ekpedị ekpere ma ha nwee nsogbu. Ma, ì chere na Chineke na-anụ ekpere niile?” Chere ka ọ zaa. Ya kwuchaa, gị egosi ya, Ụlọ Nche Ọgọst 1, peeji nke 16. Gị na ya tụlee ajụjụ nke mbụ dị na peeji ahụ, gụọkwanụ ma ọ́ dịghị ihe ọzọ otu n’ime amaokwu Baịbụl ndị dị n’ebe ahụ. I mechaa, nyekọta ya Ụlọ Nche ahụ na Teta!, gị na ya yiekwa mgbe ị ga-abịaghachi ka unu tụlee ajụjụ nke abụọ.

Ihe ị ga-eburu n’obi: A ga-eme ihe ngosi a mgbe a na-enwe nzukọ ozi ubi n’Ọgọst 3.

Ụlọ Nche Ọgọst 1

I kelechaa onye ị bịara na nke ya, gị asị ya: “Anyị na ndị enyi anyị na-ekwurịta gbasara otú foto ndị gbaa ọtọ si ju ebe niile. Ọ na-enye ọtụtụ ndị nsogbu n’obi ma ha hụ foto ndị gbaa ọtọ. Ma, ndị ọzọ chere na ile ụdị foto ndị ahụ enweghị ihe o mere. Gịnị ka gịnwa chere? [Chere ka ọ zaa. Ya kwuchaa, gị asị ya:] Jizọs kwuru na ihe anyị ga-eji mata ma ihe ọ̀ bụ ihe ọjọọ ka ọ̀ bụ ihe ọma bụ ụdị àgwà ihe ahụ mere ka anyị na-akpa. [Gụọ Matiu 7:17.] Ụlọ Nche a kwuru banyere ụdị àgwà ndị na-ele foto ndị gba ọtọ na-akpa. O kwukwara ihe ndị ga-enyere mmadụ aka ka ọ kwụsị ile ụdị foto ndị ahụ.”

Teta! Julaị–Ọgọst

I kelechaa onye ị bịara na nke ya, gị asị ya: “Ị̀ ma ihe mere obi ji taa ọtụtụ ndị mmiri n’ụwa a? Ọ bụ n’ihi na onye na-achị ụwa bụ onye ọjọọ. Ma, ị̀ ma onye ọ bụ ya na-achị ụwa a? [Chere ka ọ zaa. Ya kwuchaa, gị asị ya:] Ka m gosi gị ihe Chineke kwuru na ya ga-eme onye ahụ na-achị ụwa n’oge na-adịghị anya. [Gụọ Jọn 12:31.] Teta! a kọwara onye Setan bụ. Ọ kọwakwara ihe anyị ga-eme ka ọnyà ya ghara ịmata anyị.” Gosi ya isiokwu malitere na peeji nke 14.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya