Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 7/11 p. 4
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
  • Ozi Alaeze Anyi—2011
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2012
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2013
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2011
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2012
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2011
km 7/11 p. 4

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Ịmalite Ọmụmụ Baịbụl na Satọdee Mbụ n’Ọnwa Ọgọst

“Ndị mmadụ nwere okpukpe dị iche iche ha na-ekpe, onye ọ bụla nwekwara otú o si na-efe Chineke. Ì chere na Chineke chọrọ ka e si otú ahụ na-efe ya? [Chere ka ọ zaa.] Legodị ihe Jizọs kụziri n’okwu a.” Nye onye nwe ụlọ otu Ụlọ Nche Ọgọst 1, gị na ya tụleekwa ihe e dere n’okpuru ajụjụ nke mbụ dị na peeji nke 16. Gụọkwanụ otu amaokwu Baịbụl e dere ebe ahụ, ma ọ dịghị ihe ọzọ. Unu mechazie, nye ya Ụlọ Nche ahụ na Teta!, gị na ya yiekwa mgbe ị ga-abịaghachi ka unu tụlee ajụjụ nke abụọ.

Ọgọst 1

“Ka m jụgodị gị: Olee mgbe e kwesịrị ịmalite kụziwere ụmụaka gbasara Chineke? Ọ̀ bụ mgbe ha ka dị obere ka ọ̀ ka mma ịhapụ ha ka ha jiri aka ha kpebie ihe ha ga-ekwere ma ha too? [Chere ka ọ zaa.] Legodị ihe Baịbụl gwara ndị nna ka ha mee. [Gụọ Ndị Efesọs 6:4.] Magazin a kwuru otú ụfọdụ ndị nne na nna nwere ike isi kụziere ụmụ ha gbasara Chineke.”

Julaị–Septemba

“Iyi ọha egwu aghọọla nsogbu zuru ụwa ọnụ. Gịnị ka i chere kpatara ya? [Chere ka ọ zaa.] Amaokwu Baịbụl a m chọrọ ịgụrụ gị gosiri na oge na-abịa mgbe ndị mmadụ na-agaghịzi eyi ibe ha egwu. [Gụọ Abụ Ọma 72:7, 14.] Magazin a kwuru ihe ụfọdụ mere ụmụ mmadụ ji eyi ibe ha egwu. Ọ gwakwara anyị ihe Baịbụl kwuru gbasara otú iyi ọha egwu ga-esi akwụsị nakwa mgbe ọ ga-akwụsị.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya