Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Disemba p. 1
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • TETA!
  • NA-AKỤZI EZIOKWU
  • OLEE URU ỊMỤ BAỊBỤL GA-ABARA GỊ? (Vidio)
  • DEE OTÚ Ị GA-ESI EME NKE GỊ
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Disemba p. 1
Ebe ụmụnna nwaanyị abụọ na-amụrụ otu nwaanyị ihe na Chili

Ebe ụmụnna nwaanyị abụọ na-amụrụ otu nwaanyị ihe na Chili

Ihe I Nwere Ike Ikwu

TETA!

Teta! Nke 6 2016 | Ihe Anyị Ga-eme Ka Anyị Ghara Ịna-ebutekarị Ọrịa

Ajụjụ: Ọtụtụ ndị mmadụ chọrọ ka ahụ́ gbasie ha ike. Gịnị ka i chere anyị nwere ike ime ka anyị ghara ịna-arịakarị ọrịa?

Amaokwu Baịbụl: Ilu 22:3

Otú a ga-esi enye ya: Teta! a kwuru ihe ndị anyị nwere ike ime ka anyị ghara ịna-ebutekarị ọria.

NA-AKỤZI EZIOKWU

Baịbụl e mepere emepe

Ajụjụ: Ọ̀ bụ Chineke na-akpata ahụhụ ndị anyị na-ata, ka ò nwere ihe ndị ọzọ na-akpata ya?

Amaokwu Baịbụl: Job 34:10

Eziokwu: Ọ bụghị Chineke na-akpata ahụhụ ndị anyị na-ata. Kama, ahụhụ anyị na-ata na-esikarị n’aka Ekwensu, n’aka ndị mmadụ na-eme mkpebi ọjọọ, nakwa mgbe ụfọdụ ma anyị nọrọ n’ebe anyị na-ekwesịghị ịnọ n’oge na-ekwesịghị ekwesịghị. Ma ọ bụrụ na anyị atawa ahụhụ, Chineke na-enyere anyị aka, n’ihi na ihe gbasara anyị na-emetụ ya n’obi.

OLEE URU ỊMỤ BAỊBỤL GA-ABARA GỊ? (Vidio)

Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị? (vidio)

Ajụjụ: Ì chere na ọ bụ Chineke na-achị ụwa? [Chere ka ọ zaa.] Ihe Baịbụl kwuru nwere ike iju gị anya. Vidio a ga-akọwara gị ya. [Kpọnyere ya vidio ahụ.]

Otú a ga-esi enye ya: Isi nke 11 n’akwụkwọ a kọwara ihe mere Chineke ji kwe ka ahụhụ ka dịrị, na ihe ọ ga-eme maka ya. [Nyezie ya akwụkwọ Baịbụl Na-akụziri Anyị.]

DEE OTÚ Ị GA-ESI EME NKE GỊ

Jiri aro ndị a dị́ ebe a dee otú ọzọ ị ga-achọ isi jiri akwụkwọ ndị a zie ozi ọma.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya