Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Jenụwarị p. 5
  • A Zọpụtara Ndị Chineke n’Ihi Okwukwe Hezekaya

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • A Zọpụtara Ndị Chineke n’Ihi Okwukwe Hezekaya
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • E Nye Ụgwọ Ọrụ Maka Okwukwe nke Otu Eze
    Amụma Aịsaịa—Ìhè nke Dịịrị Ihe Nile A Kpọrọ Mmadụ I
  • Mmụọ Ozi Jehova Napụtara Hezekaya
    Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
  • “Atụla Egwu. Mụ Onwe M Ga-enyere Gị Aka”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2010
  • Chineke Enyere Eze Hezekaya Aka
    Akwụkwọ M nke Akụkọ Bible
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Jenụwarị p. 5

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | AỊZAYA 34-37

A Zọpụtara Ndị Chineke n’Ihi Okwukwe Hezekaya

Ebe Rabshake na ndị òtù ya nọ n’azụ mgbidi Jeruselem

Senakerib, eze Asiria, zigara Rabshake ka ọ gaa Jeruselem gwa ndị Juu ka ha chịliere ha aka elu. Ndị Asiria gwara ndị Juu okwu dị iche iche ga-eme ka obi daa ha mbà ka ha chịliere ha aka elu.

  • Ebe ndị agha Asiria nọ n’azụ mgbidi Jeruselem

    Enweghị onye inye aka. Ijipt agaghị enyeliri unu aka.—Aịza. 36:6

  • Ndị na-enwe obi abụọ

    Obi abụọ. Jehova agaghị alụrụ unu ọgụ n’ihi na unu akpasuola ya iwe.—Aịza. 36:7, 10

  • Ndị Agha Asiria

    Iyi egwu. Ndị agha Asiria ka unu ike. Unu agaghị emerili ha.—Aịza. 36:8, 9

  • Nnukwu ụlọ na ugbo ọka

    Uru ha ga-erite. Ndụ unu ga-aka mma ma unu chịliere ndị Asiria aka elu.—Aịza. 36:16, 17

Hezekaya nwere okwukwe siri ike n’ebe Jehova nọ

37:1, 2, 14-20, 36

  • O mere ihe niile o nwere ike ime iji kwadebe maka ichebe Jeruselem ma ndị Asiria bịa nọchibido ha

  • Ọ rịọrọ Jehova ka ọ napụta ha, gwakwa ndị obodo ya ka ha mee otu ihe ahụ

  • Jehova zọpụtara ndị Juu n’ihi okwukwe ya mgbe o zitere otu mmụọ ozi ka o gbuo ndị agha Asiria dị 185,000 n’otu abalị

    Ebe Hezekaya na-ekpe ekpere na mmụọ ozi ji mma agha guzoro
    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya