AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JEREMAYA 39-43
Jehova Ga-akwụghachi Onye Ọ Bụla Dị Ka Ọrụ Ya Si Dị
Zedekaya nupụụrụ Jehova isi ma jụ ịchịliri Babịlọn aka elu
E gburu ụmụ Zedekaya n’ihu ya, rụkpọsịa ya anya, tụọ ya ịga ọla kọpa, tụzie ya mkpọrọ na Babịlọn
Ibed-melek tụkwasịrị Jehova obi, ihe banyere onye amụma Jehova bụ́ Jeremaya nọkwa na-echu ya ụra
Jehova kwere nkwa ichebe Ibed-melek mgbe a ga-ebibi Juda
Jeremaya ji obi ike kwusaa ozi Chineke ruo ọtụtụ afọ tupu e bibie Jeruselem
Jehova chebere Jeremaya mgbe a nọchibidoro obodo Jeruselem, meekwa ka ndị Babịlọn tọhapụ ya