Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Julaị p. 5
  • Jehova Gbaghara Anyị Mmehie, Ọ̀ Na-echefu Ya?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jehova Gbaghara Anyị Mmehie, Ọ̀ Na-echefu Ya?
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Uru Mgbaghara Jehova Na-abara Gị
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2025
  • Ka Obi Sie Gị Ike na Jehova Agbagharala Gị
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2025
  • Chineke nke “Dị Njikere Ịgbaghara Mmehie”
    Bịaruo Jehova Nso
  • Chineke Ọ̀ Ga-agbaghara M?
    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Julaị p. 5

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | EZIKIEL 18-20

Jehova Gbaghara Anyị Mmehie, Ọ̀ Na-echefu Ya?

18:21, 22

  • Ọ bụrụ na Jehova agbaghara anyị mmehie ndị anyị mere, ọ gaghị enye anyị ntaramahụhụ maka ha ọzọ.

Ihe ụfọdụ mere na Baịbụl e dere n’okpuru ebe a ga-enye aka mee ka obi sie gị ike na Jehova na-agbaghara mmehie kpamkpam.

Eze Devid

Eze Devid nwere mwute dị ukwuu maka mmehie o mere
  • Gịnị bụ mmehie o mere?

  • Gịnị mere Jehova ji gbaghara ya?

  • Olee ihe gosiri na Jehova gbaghaara ya?

Eze Manase

Eze Manase rịọrọ Jehova ka ọ gbaghara ya
  • Gịnị bụ mmehie o mere?

  • Gịnị mere Jehova ji gbaghara ya?

  • Olee ihe gosiri na Jehova gbaghaara ya?

Pita Onyeozi

Pita onyeozi nwere mwute dị ukwuu maka ngọnahụ ọ gọnahụrụ Jizọs
  • Gịnị bụ mmehie o mere?

  • Gịnị mere Jehova ji gbaghara ya?

  • Olee ihe gosiri na Jehova gbaghaara ya?

Olee otú m ga-esi na-agbaghara mmejọ ka Jehova?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya