Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Ọgọst p. 3
  • Jehova Kwụrụ Mba Na-ekpere Arụsị Ụgwọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jehova Kwụrụ Mba Na-ekpere Arụsị Ụgwọ
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Jehova Na-akwụ Ndị Na-achọsi Ya Ike Ụgwọ Ọrụ
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2016
  • Jehova Emerụọ Mpako nke Taịa
    Amụma Aịsaịa—Ìhè nke Dịịrị Ihe Nile A Kpọrọ Mmadụ I
  • Amụma E Buru Megide Taya Na-eme Ka Obi Sie Anyị Ike na Okwu Jehova Na-emezu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Ị̀ Maara?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2008
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Ọgọst p. 3

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | EZIKIEL 28-31

Jehova Kwụrụ Mba Na-ekpere Arụsị Ụgwọ

29:18-20

Ọ bụrụ na Jehova kwụrụ mba na-ekpere arụsị ụgwọ maka ọrụ ha rụụrụ ya, ọ ga-emedịrị ndị na-efe ya karịa otú ahụ.

IHE NDỊ BABỊLỌN MERE

Ha nọchibidoro Taya

Ebe ndị agha Babịlọn nọchibidoro Taya

IHE NDỊ M NA-EME

Olee ụdị ọnwụnwa ndị mụ na ha na-alụ?

IHE O FURU NDỊ BABỊLỌN

  • Afọ iri na atọ ha nọchibidoro Taya so n’otu n’ime ihe ndị o furu Babịlọn

    O furu Babịlọn ọtụtụ ihe iji nọchibido Taya afọ iri na atọ

  • Ahụhụ ndị agha ha tara sokwa n’ihe ndị o furu ha

    Ndị agha Babịlọn ji anya ha hụ ntị ha

  • Agha ha lụrụ n’enweghị ihe a kwụrụ ha sokwa ya

    O nweghị ụgwọ a kwụrụ ndị Babịlọn

IHE NDỊ O FURU M

Olee ihe ndị o furu m iji nọgide n’ozi Jehova?

OTÚ JEHOVA SI KWỤỌ BABỊLỌN ỤGWỌ

Jehova mere ka ha kwata akụnụba ndị Ijipt

Igbe akụnụba juru n’ime ya

ỤGWỌ ỌRỤ NDỊ JEHOVA NA-AKWỤ M

Olee otú Jehova si akwụ m ụgwọ?

Tinye amaokwu Baịbụl nke ọ bụla n’ebe o kwesịrị ịdị.

  • Rut 2:12

  • Mal. 3:16

  • Hib. 6:10

  • “Chineke abụghị onye ajọ omume ichefu ọrụ unu na ịhụnanya unu gosiri maka aha ya.”

  • “Ka Jehova kwụọ gị ụgwọ dị ka omume gị si dị, ka Jehova . . . nye gị ụgwọ ọrụ zuru okè.”

  • “E wee malite ide akwụkwọ ncheta n’ihu ya maka ndị na-atụ egwu Jehova nakwa maka ndị na-echebara aha ya echiche.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya