Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Nọvemba p. 3
  • Emela Ka Ndị Ụwa ma Ị Kwadowe Agbamakwụkwọ Gị

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Emela Ka Ndị Ụwa ma Ị Kwadowe Agbamakwụkwọ Gị
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Mee Ka Ụbọchị Agbamakwụkwọ Gị Wetakwuoro Gị Ọṅụ Ma Dịkwuo Ùgwù
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2006
  • Agbamakwụkwọ Ndị Na-enye Ọṅụ Bụ́ Ndị Na-ewetara Jehova Nsọpụrụ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2000
  • Agbamakwụkwọ Ndị Na-asọpụrụ Jehova
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1997
  • Olee Otú Agbamakwụkwọ Ndịàmà Jehova Na-adị?
    Ajụjụ Ndị Mmadụ Na-ajụkarị Gbasara Ndịàmà Jehova
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Nọvemba p. 3
Foto otu ezinụlọ sere n’agbamakwụkwọ

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Emela Ka Ndị Ụwa Ma Ị Kwadowe Agbamakwụkwọ Gị

Ndị Kraịst na-akwado agbamakwụkwọ nwere ọtụtụ ihe ha ga-ekpebi. Ha nwere ike ịchọ ime ka agbamakwụkwọ ha kpọtụ akpọtụ dị ka nke ndị ọzọ nọ n’obodo ha. Ndị ikwu na ndị enyi ha nwere ike ịgwa ha ihe ndị ha chere ha kwesịrị ime n’agbamakwụkwọ ha. Olee ụkpụrụ Baịbụl ndị nwere ike inyere ndị chọrọ ịlụ di na nwunye aka ma ha haziwe ihe ha ga-eme n’ụbọchị ahụ pụrụ iche ná ndụ ha ka ọ ghara ime ka akọnuche ha na-ama ha ikpe, ha agharakwa ịkwa mmakwaara?

LEENỤ VIDIO BỤ́ AGBAMAKWỤKWỌ NKE NA-EME KA E TOO JEHOVA, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ NA-ESONỤ:

  • Olee otú ihe Baịbụl kwuru n’amaokwu ndị a na-esonụ si nyere Nick na Juliana aka?

    • 1 Kọr. 10:31

    • 1 Jọn 2:15, 16

    • Gal. 5:19-21

    • 1 Tim. 2:9

  • Gịnị mere ndị chọrọ ịgba akwụkwọ ji kwesị ịhọrọ nwanna nwoke ma nke a na-akọ n’ọgbakọ ka ọ bụrụ “onye nhazi oriri” ha?—Jọn 2:9, 10.

  • Gịnị mere Nick na Juliana ji kpebie ime ihe ndị ha họọrọ ime n’agbamakwụkwọ ha?

  • Ònye kwesịrị ime mkpebi ikpeazụ maka ihe ndị a ga-eme n’agbamakwụkwọ nakwa n’oriri agbamakwụkwọ?—w06 10/15 25 ¶10.

Foto ndị si na vidio bụ́: ‘Agbamakwụkwọ nke Na-eme Ka E Too Jehova.’ Nick na Juliana bụ Ndị Kraịst chọrọ ịlụ. Ha na-akwadebe agbamakwụkwọ ha, e nwekwara ọtụtụ ihe ndị ha ga-ekpebi. 1. Ebe onye nke ọ bụla n’ime ha na-ekpe ekpere. 2. Tablet na akwụkwọ ndị na-egosi ihe ha na-eme na nchọnchọ. 3. Ebe ha na ndị ezinụlọ ha na-ekwurịta banyere agbamakwụkwọ ha. 4. Ebe ha na ndị ezinụlọ ha na  ndị enyi ha na-akwadebe akwụkwọ ha ji akpọ ndị mmadụ maka agbamakwụkwọ ha.
    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya