AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MKPUGHE 13-16
Atụkwala Anụ Ọhịa Ndị Ahụ Na-emenye Egwu Ụjọ
Ịmata ihe anụ ọhịa ndị ahụ e kwuru okwu ha ná Mkpughe isi iri na atọ nọchiri anya ha ga-enyere anyị aka ịghara ịtụ ha ụjọ ma ọ bụkwanụ ghara ịna-akwado ha otú ahụ ọtụtụ ndị na-eme.
Gosi ihe anụ ọhịa nke ọ bụla nọchiri anya ya n’ihe ndị e dere n’okpuru ebe a
ANỤ ỌHỊA
Dragọn ahụ.—Mkpu. 13:1
Anụ ọhịa nke nwere mpi iri na isi asaa.—Mkpu. 13:1, 2
Anụ ọhịa nke nwere mpi abụọ ndị dị ka nke nwa atụrụ.—Mkpu. 13:11
Onyinyo nke anụ ọhịa ahụ.—Mkpu. 13:15
IHE Ọ NỌCHIRI ANYA YA
Briten na Amerịka Bụ́ Mba Abụọ Jikọrọ Aka Na-achị Ụwa
Njikọ Mba Niile na Òtù Mba Ụwa nke nọchiri ya
Setan bụ́ Ekwensu
Ọchịchị niile na-emegide Chineke