Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Julaị p. 4
  • Mozis na Erọn Gosiri na Ha Nwere Ezigbo Obi Ike

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mozis na Erọn Gosiri na Ha Nwere Ezigbo Obi Ike
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2010
  • Mosis na Erọn—Ndị Nkwusa Nwere Obi Ike nke Okwu Chineke
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1996
  • Mozis na Erọn Ejee Ịhụ Fero
    Akwụkwọ M nke Akụkọ Bible
  • Ị̀ Na-ahụ “Onye A Na-apụghị Ịhụ Anya”?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2014
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Julaị p. 4
Ebe na Erọn bịakwutere Fero ka ọ nọ n’ocheeze ya.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ỌPỤPỤ 10-11

Mozis na Erọn Gosiri na Ha Nwere Ezigbo Obi Ike

10:​3-6, 24-26, 28; 11:​4-8

Mozis na Erọn gosiri na ha nwere ezigbo obi ike mgbe ha na-agwa Fero okwu n’agbanyeghị na ọ bụ nwoke kacha akpa ike n’ụwa mgbe ahụ. Gịnị nyeere ha aka inwe ụdị obi ike a? Baịbụl kwuru banyere Mozis, sị: “Ọ bụ okwukwe ka o ji hapụ Ijipt, ma ọ tụghị iwe eze egwu, n’ihi na o guzosiri ike dị ka à ga-asị na ọ na-ahụ onye ahụ anya bụ́ Onye a na-apụghị ịhụ anya.” (Hib. 11:27) Mozis na Erọn nwere okwukwe siri ike n’ebe Jehova nọ, ha tụkwasịkwara ya obi.

Olee ọnọdụ ndị ga-achọ ka i jiri obi ike gwa onye nọ n’ọkwá dị elu ihe i kweere?

Foto ndị na-egosi: Ọnọdụ ndị ga-achọ ka anyị nwee obi ike. 1. Ebe otu nwata nwoke guzo ọtọ n’ụlọ akwụkwọ ka ndị ọzọ na-ekele ọkọlọtọ. 2. Ebe otu nwanna nwoke guzo n’ihu ndị ikpe n’ụlọikpe. 3. Ebe otu nwanna nwoke na-enye mmadụ traktị n’ozi ọma, onye uwe ojii ana-ele ya.
    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya