Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Ọktoba p. 4
  • Àgwà Jehova Ndị Magburu Onwe Ha

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Àgwà Jehova Ndị Magburu Onwe Ha
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Mgbe Jehova Kọwara Onwe Ya
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2009
  • Otú Ịhụnanya Chineke Pụrụ Iche Si Abara Anyị Uru
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2021
  • Ịhụnanya Adịghị Ada Ada
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Ịmata Ụzọ Jehova
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2005
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Ọktoba p. 4

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ỌPỤPỤ 33-34

Àgwà Jehova Ndị Magburu Onwe Ha

34:​5-7

Otú Mozis si ghọta àgwà ọma ndị Jehova nwere nyeere ya aka inwere ụmụ Izrel ndidi. Ọ bụrụkwa na anyịnwa agbalịa ghọta àgwà ndị Jehova nwere nke ọma, ọ ga-enyere anyị aka ịna-emere ụmụnna anyị ebere.

  • ‘Ọ na-eme ebere, na-emekwa amara’: Jehova na-elekọta ndị na-efe ya otú ahụ nne na nna si elekọta ụmụ ha. Ọ hụrụ ha n’anya, ihe banyere ha na-emetụkwa ya n’obi

  • ‘Ọ dịghị ewe iwe ọsọ ọsọ’: Jehova na-enwere ndị ohu ya ndidi. Ọ na-agbaghara ha mmehie ha, na-enyekwa ha ohere ka ha chegharịa

  • “Obiọma ya . . . dị ukwuu”: Jehova na-enwere ndị ya obiọma. Ọ ga na-ahụ ha n’anya ruo ebighị ebi

Foto Ndị Na-egosi: Ebe Ndịàmà Jehova na-akpa àgwà ka Jehova. 1. Ebe ndị okenye abụọ gara leta otu ezinụlọ ma jiri Baịbụl na-agba ha ume. 2. Ebe otu nwanna nwaanyị na-agụgụ nwanna nwaanyị ọzọ na-ebe ákwá.

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ, ‘Olee otú m ga-esi na-eme ebere na amara ka Jehova?’

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya