Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Septemba p. 12
  • Jiri Obi Gị Niile Na-eso Jehova

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jiri Obi Gị Niile Na-eso Jehova
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ị̀ Na-eso Jehova n’Azụ n’Ụzọ Zuru Ezu?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1993
  • Ndị Nnyopụta Iri na Abụọ
    Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
  • Ihe E Ji Akụziri M Baịbụl
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2012
  • Tụkwasị Jehova Obi Gị Nile
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2003
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Septemba p. 12

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Jiri Obi Gị Niile Na-eso Jehova

Keleb bidoro na nwata jiri obi ya niile na-eso Jehova (Josh. 14:​7, 8)

Mgbe e nyere Keleb ọrụ siri ike, ọ tụkwasịrị Jehova obi na ọ ga-enyere ya aka ịrụ ya (Josh. 14:​10-12; w04 12/1 12 ¶2)

Jehova gọziri Keleb n’ihi na o ji obi ya niile jeere ya ozi (Josh. 14:​13, 14; w06 10/1 18 ¶11)

Foto ndị na-egosi: Ebe otu nwanna nwaanyị ji ọṅụ na-edi nsogbu ndị nká na-akpata. 1. Ebe o ji mkpara ya n’aka nọrọ ọdụ ma na-ekpe ekpere. 2. Ebe ya na nwanna ka bụ́ nwa agbọghọ ji ihe nkwagharị na-ezi ozi ọma. 3. Ebe ọ na-egosi ụmụaka ndị ọgbakọ ha foto ndị o nwere. 4. Ebe ọ na-amụmụ ọnụ ọchị.

Ka Keleb nọ na-eso ntụziaka Jehova, Jehova ana-agọzikwa ya, okwukwe ya nọ na-esikwu ike. Okwukwe nke anyị na-esikwukwa ike ka anyị na-ahụ otú Jehova si na-aza anyị ekpere ma na-eduzi anyị. Ọ na-eme ka anyị nọsie ike n’ofufe ya.​—1 Jọn 5:​14, 15.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya