Septemba Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ, Septemba-Ọktoba 2021 Septemba 6-12 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Gbaba ‘n’Ogwe Aka Jehova Na-adịru Mgbe Ebighị Ebi’ OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Jiri Akwụkwọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi Na-akụzi Ihe n’Ozi Ọma Septemba 13-19 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Otú Ị Ga-esi Mee Ka Ihe Gaziere Gị OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Nọgide Na-azụ Ikike Iche Echiche Gị Septemba 20-26 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Jehova Na-agọzi Ihe Ndị Anyị Na-eme n’Ihi na Anyị Nwere Okwukwe MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA | MEE KA OZI ỌMA NA-ATỌKWU GỊ ỤTỌ Jiri Ihe Ndị Anyị Ji Eme Nchọnchọ Na-achọ Ihe Septemba 27–Ọktoba 3 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Wepụ Anya Gị n’Ihe Na-abaghị Uru Ọktoba 4-10 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Ihe Anyị Ga-amụta n’Akụkọ Banyere Ndị Gibiọn Ọktoba 11-17 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Jehova Lụchiteere Ndị Izrel Ọgụ MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA | MEE KA OZI ỌMA NA-ATỌKWU GỊ ỤTỌ Nabata Enyemaka Ụmụnna Gị Ọktoba 18-24 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Jiri Obi Gị Niile Na-eso Jehova OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Na-echeta Jehova Mgbe Niile Ọktoba 25-31 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Chebe Ihe Nketa Dị Oké Ọnụ Ahịa I Nwere OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Zie Ndị Mmadụ Ozi Ọma Bụ́ na Ụwa Ọhụrụ Dị Nso MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta