Septemba 27–Ọktoba 3
JOSHỤA 6-7
Abụ nke 144 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Wepụ Anya Gị n’Ihe Na-abaghị Uru”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Josh. 6:20—Olee ihe gosiri na imeri Jeriko oge ochie eweghị oge? (w15 11/15 13 ¶2-3)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Josh. 6:1-14 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya. Zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị. (th ihe ọmụmụ nke 12)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Gosi ya vidio bụ́ Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. (th ihe ọmụmụ nke 9)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lffi isi nke 01 nọmba nke 3 (th ihe ọmụmụ nke 8)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Ihe Nzukọ Jehova Na-eme: (Nkeji 5) Kpọnye vidio Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke ọnwa Septemba.
Ịkpachara Anya Na-enupụ Isi Na-akpata Nsogbu: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye Vidio Si na Vidio Bụ́ Ọ Dịghị Otu Ihe Jehova Kwuru nke Na-emezughị. Unu lechaa ya, jụọ ụmụnna ajụjụ ndị a: Olee iwu doro anya Jehova nyere banyere Jeriko? Gịnị ka Ekan na ndị ezinụlọ ya mere, gịnịkwa mere ha ji mee ya? Olee ihe ndị akụkọ a na-akụziri anyị? Gbaa mmadụ niile ume ka ha lechaa vidio ahụ n’ụlọ ha.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 15 ¶13-20
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 88 na Ekpere