Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Septemba p. 13
  • Na-echeta Jehova Mgbe Niile

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Na-echeta Jehova Mgbe Niile
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Jason Worilds: Ị Na-efe Jehova, Naanị Mmeri Mmeri Ka Ị Ga Na-emeri
    Baịbụl Na-agbanwe Ndụ Ndị Mmadụ
  • Gịnị Bụ Echiche Jehova?
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • N’ihi Gịnị Ka M Ji Arịasi Ọrịa Ike?
    Teta!—1997
  • Ebreham Nwoke Nwere Okwukwe
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2012
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Septemba p. 13

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Na-echeta Jehova Mgbe Niile

Ọ bụrụ na ọ na-esiri anyị ike ịchọta ọrụ, o nwere ike isiri anyị ike ibu ụzọ na-achọ Alaeze Chineke na ezi omume ya. Anyị nwere ike ịchọwa ịnara ọrụ ga-egbochi anyị ịna-efe Chineke nke ọma ma ọ bụ nke ga-eme ka anyị mebie iwu Chineke. Ma, obi kwesịrị isi anyị ike na Jehova ‘na-egosi ike ya maka ndị ji obi ha niile na-efe ya.’ (2 Ihe 16:9) O nweghị ihe ga-egbochi Nna anyị hụrụ anyị n’anya ịna-enyere anyị aka na ịna-egboro anyị mkpa anyị. (Rom 8:32) N’ihi ya, anyị kpebiwe ụdị ọrụ anyị ga-arụ, anyị kwesịrị ịtụkwasị Jehova obi ma lekwasị anya n’ofufe ya.​—Ọma 16:8.

LEENỤ VIDIO BỤ́ JIRI OBI GỊ DUM NA-ARỤRỤ JEHOVA ỌRỤ, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Foto si na vidio bụ́ “Jiri Obi Gị Dum Na-arụrụ Jehova Ọrụ.” Ebe Thomas na-ele Jason anya mgbe ọ jụrụ ịnara aka azụ.

    Gịnị mere Jason ji jụ ịna aka azụ?

  • Foto si na vidio bụ́ “Jiri Obi Gị Dum Na-arụrụ Jehova Ọrụ.” Ebe Jason na-ekpofu unyí n’ebe ọrụ ha.

    Olee otú ihe e kwuru ná Ndị Kọlọsi 3:23 si gbasa anyị?

  • Foto si na vidio bụ́ “Jiri Obi Gị Dum Na-arụrụ Jehova Ọrụ.” Ebe Jason na-amụrụ Thomas Baịbụl.

    Olee uru àgwà ọma Jason baara Thomas?

  • Foto si na vidio bụ́ “Jiri Obi Gị Dum Na-arụrụ Jehova Ọrụ.” Ebe Jason na Thomas mechiri ọrụ n’oge maka ịga ọmụmụ ihe.

    Kwe ka Jehova na-eduzi gị ná mkpebi ọ bụla ị na-eme na n’ihe ọ bụla ị na-eme

    Olee otú ihe e kwuru na Matiu 6:22 si gbasa anyị?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya