Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Jenụwarị p. 15
  • Sọl Dị Umeala n’Obi ná Mmalite

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Sọl Dị Umeala n’Obi ná Mmalite
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Mpako Na-akpata Mmechu Ihu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • “Irube Isi Dị Mma Karịa Àjà”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2011
  • Ọ Ka Mma Irube Isi Karịa Ịchụ Àjà
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Jizọs Họọrọ Sọl
    Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Jenụwarị p. 15

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Sọl Dị Umeala n’Obi ná Mmalite

Sọl dị umeala n’obi ná mbido. Mgbe a kpọrọ ya ka ọ bụrụ eze, ọ gara zoo (1 Sam. 9:21; 10:​20-22; w20.08 10 ¶11)

Sọl eweghị iwe mgbe ndị ọzọ nọ na-akatọ ya (1 Sam. 10:27; 11:​12, 13; w14 3/15 9 ¶8)

Sọl kwere ka mmụọ nsọ Jehova duzie ya (1 Sam. 11:​5-7; w95 12/15 10 ¶1)

Ebe otu okenye na-egosi otu nwanna nwaanyị ji akwụkwọ ịkpọ òkù agbamakwụkwọ otu amaokwu Baịbụl.

Ịdị umeala n’obi ga-enyere anyị aka ile ọrụ ndị anyị na-arụ n’ọgbakọ na nkà ndị anyị nwere anya ka onyinye si n’aka Jehova. (Rom 12:​3, 16; 1 Kọr. 4:7) Ọ bụrụkwa na anyị dị umeala n’obi, anyị ga-ekwe ka Jehova na-eduzi anyị.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya