Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Mee p. 16
  • Jiri Ihe Ndị Na-emenụ Na-ezi Ozi Ọma

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jiri Ihe Ndị Na-emenụ Na-ezi Ozi Ọma
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Jiri Ihe Ndị Na-eme Ugbu A Kpalie Mmasị
    Ozi Alaeze Anyi—2000
  • Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu nke Ọma n’Ozi Ọma—Ime Mgbanwe
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • Ime Nkwusa n’Ime Ụwa nke Na-agbanwe Agbanwe Mgbe Nile
    Ozi Alaeze Anyi—2003
  • Na-akụzi Eziokwu
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2018
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Mee p. 16
Ebe otu nwanna nwaanyị na-akwadebe ozi ọma. O ji traktị n’aka, na-agụkwa akụkọ ụwa na kọmputa ya.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Jiri Ihe Ndị Na-emenụ Na-ezi Ozi Ọma

Jizọs ji ihe ndị na-eme n’oge ya zie ndị mmadụ ozi ọma. (Luk 13:​1-5) I nwekwara ike iji ihe ndị na-emenụ mee ka ndị mmadụ nwee mmasị n’ozi Alaeze Chineke. I nwere ike ibu ụzọ kwuo gbasara otú ihe sị ada oké ọnụ, ọdachị ndị na-emere onwe ha, ọgba aghara ndị na-eme n’obodo, otú ịṅụ ọgwụ ọjọọ si eri ọtụtụ ndị ahụ́ ma ọ bụkwanụ ihe ndị yiri ha. E mechaa, gị ajụọ onye ahụ ajụjụ ga-eme ka o chee echiche. I nwere ike ịjụ ya banyere otu n’ime nsogbu ndị ahụ, sị: “Ì chere na o nwere mgbe ọ ga-akwụsị? Ma ọ bụ “Gịnị ka i chere ga-eme ka ọ kwụsị?” Gụziere onye ahụ otu amaokwu Baịbụl kwuru gbasara ya. Ọ bụrụ na o nwere mmasị, gwa ya banyere otu vidio ma ọ bụ akwụkwọ dị n’Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe. Ka anyị gbalịa ‘na-eme ihe niile n’ihi ozi ọma’ ka anyị na-agba mbọ ime ka ozi ọma ruo ndị bi n’ókèala anyị n’obi.​—1 Kọr. 9:​22, 23.

Olee isiokwu ndị nwere ike ịmasị ndị bi n’ókèala unu?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya