Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Mee p. 15
  • ‘Ịhụnanya . . . Anaghị Ebuli Onwe Ya Elu’

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • ‘Ịhụnanya . . . Anaghị Ebuli Onwe Ya Elu’
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • ‘Nọgidenụ Na-eje Ije n’Ịhụnanya’
    Bịaruo Jehova Nso
  • Ịhụnanya (Agape)—Ihe Ọ Na-abụghị na Ihe Ọ Bụ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1993
  • Bụrụ Onye Ịhụnanya Na-ewuli Elu
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2001
  • Ụzọ Ịhụnanya Adịghị Ada Mgbe Ọ Bụla
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1999
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Mee p. 15
Foto ndị na-egosi: 1. Ebe otu nwanna nwoke na-ekpe ekpere tupu ya amalite ịgụ Baịbụl. 2. Ebe ọ na-ehicha Ụlọ Nzukọ Alaeze. 3. Ebe ya na nwunye ya na-eleta otu nwanna nwaanyị merela agadi n’ụlọ ọgwụ.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

‘Ịhụnanya . . . Anaghị Ebuli Onwe Ya Elu’

Ịhụnanya na-enyere anyị aka ịdị umeala n’obi. (1 Kọr. 13:4) Anyị hụ ụmụnna anyị n’anya, anyị agaghị na-eche na anyị ka ha mma. Anyị ga na-ahụ ebe ndị ha na-eme nke ọma, jirikwa nkà ndị anyị nwere na-enyere ha aka. (Fil. 2:​3, 4) Ọ bụrụ na anyị ana-egosikwu ndị ọzọ na anyị hụrụ ha n’anya, Jehova ga-ejikwu anyị na-emezu uche ya.

LEENỤ VIDIO BỤ́ NA-ECHETA OTÚ ONYE NWERE ỊHỤNANYA SI AKPA ÀGWÀ​—Ọ DỊGHỊ AFỤLI ONWE YA ELU, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Olee onyinye ndị Absalọm nwere?

  • Olee otú o si jiri onyinye ndị ahụ mee ihe na-adịghị mma?

  • Olee otú anyị ga-esi zere ịna-ebuli onwe anyị elu?​—Gal. 5:26

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya