AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Na-eme Ka Jehova Mgbe I Ji Ikike I Nwere Edu Ndị Ọzọ
Jehova nwere ikike karịrị nke onye ọ bụla (1 Eze 22:19; it-2 21)
Jehova na-akwanyere ndị nọ n’okpuru ya ùgwù (1 Eze 22:20-22; w21.02 4 ¶9)
Jehova gọziri ọrụ otu mmụọ ozi ya rụrụ (1 Eze 22:23; it-2 245)
Ndị okenye na ndị isi ezinụlọ karịchaa kwesịrị ịgbalị na-eme ka Jehova ma a bịa n’iji ikike ha nwere edu ndị nọ n’okpuru ha. (Efe. 6:4; 1 Pita 3:7; 5:2, 3) Ha mee otú ahụ, obi ga na-atọ ndị ahụ ụtọ, ruokwa ha ala.