Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Jenụwarị p. 2
  • Gịnị Mere Anyị Kwesịrị Iji Dị Umeala n’Obi?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Gịnị Mere Anyị Kwesịrị Iji Dị Umeala n’Obi?
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ndị Enyi Josaya Na-eme Ihe Dị Mma
    Kụziere Ụmụ Gị Ihe
  • Gịnị Ka Abụ Iru Uju A Na-akpọ “Ụta” Na-akụziri Anyị?
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Josaya Họọrọ Ime Ihe Ziri Ezi
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2009
  • Josaya Ji Iwu Chineke Kpọrọ Ihe
    Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Jenụwarị p. 2
Ebe Eze Josaya wedara onwe ya ala na-ege Shefan bụ́ odeakwụkwọ ya ntị ka ọ na-agụpụta ihe e dere n’akwụkwọ mpịakọta.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Gịnị Mere Anyị Kwesịrị Iji Dị Umeala n’Obi?

Josaya mere ihe ziri ezi n’anya Jehova (2 Eze 22:1-5)

Josaya wedara onwe ya ala kweta na ndị obodo ya mejọrọ ihe (2 Eze 22:13; w00 9/15 29-30)

Jehova gọziri Josaya n’ihi na ọ dị umeala n’obi (2 Eze 22:18-20; w00 9/15 30 ¶2)

Ọ bụrụ na anyị adịrị umeala n’obi ma kwe ka Jehova na-eduzi anyị, kweta na e nwere ebe ndị anyị na-emejọ, kwụsịkwa ime ihe ndị na-adịghị mma, ihe anyị ga-amasị Jehova.​—Jems 4:6.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya