Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Mach p. 6
  • “Obi M Ga-adịkwa na Ya Mgbe Niile”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Obi M Ga-adịkwa na Ya Mgbe Niile”
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • “Tụkwasịnụ Jehova Bụ́ Chineke Unu Obi”
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • B8 Ụlọ Nsọ Solomọn Rụrụ
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Kwe Ka Ezigbo Ndụmọdụ Baara Gị Uru
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Ha Ji Ike Ha Niile na Obi Ha Niile Rụọ Ya
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Mach p. 6

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Obi M Ga-adịkwa na Ya Mgbe Niile”

Jehova họọrọ ụlọ nsọ Solomọn rụrụ ka ọ bụrụ nke ya (2 Ihe 7:11, 12)

Obi Jehova ga na-adị na ya mgbe niile. Ihe a gosiri na ọ ga na-enwe ezigbo mmasị n’ihe a na-eme n’ụlọ a a ga-anọ na-eto aha ya (2 Ihe 7:16; w02 11/15 5 ¶1)

Ọ bụrụ na ndị Izrel akwụsị iji “obi ha niile” na-efe Jehova, ọ ga-ekwe ka e bibie ụlọ nsọ ahụ (2 Ihe 6:14; 7:19-21; it-2 1077-1078)

Foto ndị na-egosi: Ihe dị iche iche anyị na-eme n’ofufe Chineke. 1. Ebe nwanna nwoke na-ekpe ekpere. 2. Ebe nwanna nwaanyị na-aza ajụjụ n’ọmụmụ ihe. 3. Ebe di na nwunye na-ekwusa ozi ọma. 4. Ebe nwanna nwoke na-edebe Ụlọ Nzukọ Alaeze ọcha. 5. Ebe nwanna nwoke na-eduzi ofufe ezinụlọ ya na nwunye ya na ụmụ ya abụọ na-enwe. 6. Ebe nwanna nwaanyị na-agụ Baịbụl. 7. Ebe nwanna nwaanyị na-etinye ego n’igbe onyinye.

Mgbe a na-enyefe Jehova ụlọ nsọ ahụ, ndị Izrel chere na o nweghị mgbe ha ga-akwụsị iji obi ha niile na-efe Jehova n’ebe ahụ. Ma, ọ dị mwute na ofufe Jehova ji nwayọọ nwayọọ gbụ ha.

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee otú m si egosi na obi m niile dị n’ofufe m na-efe Jehova?’

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya