Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Mee p. 6
  • Jehova Na-agọzi Ndị Ji Obi Ike Na-efe Ya

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jehova Na-agọzi Ndị Ji Obi Ike Na-efe Ya
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Gịnị Mere Anyị Kwesịrị Iji Na-atụ Egwu Jehova?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2023
  • Jehoyada Katara Obi
    Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
  • Ndị Enyi Ọjọọ Mere Ka Jehoash Hapụ Jehova
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2009
  • Ife Jehova Esighị Oké Ike
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Mee p. 6
Foto ndị na-egosi: 1. Ebe Jehoyada na Jehoshabịat ku nwa ọhụrụ bụ́ Jehoash here ehere na-aga ka ha zoo ya. 2. Ebe Nnukwu Onye Nchụàjà bụ́ Jehoyada na-echi obere nwa bụ́ Jehoash eze.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Jehova Na-agọzi Ndị Ji Obi Ike Na-efe Ya

Jehoshabịat na di ya bụ́ Jehoyada zoro Jehoash ka Atalaya ghara igbu ya (2 Ihe 22:11, 12; w09 4/1 24 ¶1-2)

Jehoyada gosiri na o nwere obi ike mgbe ọ katara obi mee Jehoash eze (2 Ihe 23:1-11, 14, 15; w09 4/1 24 ¶3-5)

A kwanyeere Jehoyada ùgwù pụrụ iche. Otú e si mee ya bụ na e liri ya n’ebe a na-eli ndị eze (2 Ihe 24:15, 16; it-1 379 ¶5)

AJỤJỤ Ị GA-ECHEBARA ECHICHE: Olee ebe ndị ọzọ m ga-achọ inwekwu obi ike n’ofufe m na-efe Jehova?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya