Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Julaị p. 9
  • Ha Na-agbasi Mbọ Ike Ka Ha Nwee Ike Ijere Anyị Ozi

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ha Na-agbasi Mbọ Ike Ka Ha Nwee Ike Ijere Anyị Ozi
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Na-egosi na Obi Dị Gị Ụtọ Maka Ụmụ Nwoke ‘E Ji Nye Anyị Onyinye’
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2024
  • Na-agbarịtanụ Ibe Unu Ume
    Ozi Alaeze Anyi—2007
  • ”Pọl Kelere Chineke Ma Nwee Obi Ike”
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • Ndị Nlekọta Na-ejegharị Ejegharị—Onyinye n’Ụdị Mmadụ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1996
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Julaị p. 9
Foto ndị na-egosi: Ebe onye nlekọta sekit na-eleta ọgbakọ. 1. Ebe ọ na-eduzi nzukọ ozi ubi. 2. Ebe ya na ndị okenye na-enwe nnọkọ. 3. Ebe ya na nwa okorobịa na-aga ozi ọma.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Ha Na-agbasi Mbọ Ike Ka Ha Nwee Ike Ijere Anyị Ozi

Ndị nlekọta sekit na ndị nwunye ha na-egosi n’eziokwu na ha hụrụ ndị ha na-ejere ozi n’anya. Ma, ha bụkwa mmadụ otú a anyịnwa bụ. Ha nwere ihe ndị na-akpa ha, ike na-agwụkwa ha mgbe ụfọdụ. E nwekwara oge ndị ha na-ada mbà n’obi ma na-echegbu onwe ha. (Jems 5:17) N’agbanyeghị ihe ndị a, n’izu ọ bụla, ihe na-abụ mkpa ha bụ ịgba ụmụnna nọ n’ọgbakọ ha na-eleta ume. N’eziokwu, ‘e kwesịrị ịna-akwanyere ndị nlekọta sekit ùgwù okpukpu abụọ.’​—1 Tim. 5:17.

Mgbe Pọl onyeozi na-ahazi ịga leta ụmụnna nọ na Rom ka ‘o nye ha onyinye si n’aka Chineke,’ ọ nọ na-atụ anya ‘ka ha jiri okwukwe ha gbaa ya ume, yanwa ejirikwa okwukwe nke ya gbaa ha ume.’ (Rom 1:11, 12) Ì chetụla gbasara otú ị ga-esi gbaa onye nlekọta sekit unu ume, ma ọ bụkwanụ gbaa ya na nwunye ya ume ma ọ bụrụ na ọ lụrụ nwaanyị?

LEENỤ VIDIO BỤ́ OTÚ NLETA ONYE NLEKỌTA SEKIT NA-ADỊ N’IME OBODO, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Olee ụzọ dị iche iche ndị nlekọta sekit na ndị nwunye ha si egosi na ha hụrụ ọgbakọ ha na-eleta n’anya?

  • Olee otú mbọ ha na-agba sirila baara gịnwa uru?

  • Olee otú anyị nwere ike isi gbaa ha ume?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya