Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w24 Jenụwarị p. 32
  • Ihe I Nwere Ike Ịmụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe I Nwere Ike Ịmụ
  • Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2024
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Ga-enyere Ezinụlọ Ọ Bụla Aka
    Ozi Alaeze Anyi—2011
  • Ihe Ndị Anyị Nwere Ike Iji Na-enwe Ofufe Ezinụlọ na Ọmụmụ Ihe Onwe Onye
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2011
  • Olee Ihe Anyị Ga-eme Ka Chineke Nabata Ofufe Anyị?
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
  • Ezinụlọ, Toonụ Chineke Dị Ka Akụkụ nke Ọgbakọ Ya
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1999
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2024
w24 Jenụwarị p. 32

IHE I NWERE IKE ỊMỤ

Ihe Naanị Gị Ma Ọ Bụ Gị na Ezinụlọ Gị Nwere Ike Ịmụ

Ọ bụghị naanị mgbe anyị gara ọmụmụ ihe ma ọ bụ mgbakọ ka anyị na-efe Jehova. Kama, anyị nwere ike ife Jehova n’onwe anyị ma ọ bụkwanụ n’ezinụlọ anyị. Lee ihe ụfọdụ unu nwere ike ịmụ n’ofufe ezinụlọ ma ọ bụkwanụ ma ị mụwa ihe n’onwe gị.

  • Kwadebenụ maka ọmụmụ ihe. Unu nwekwara ike ịmụ abụ ndị a ga-abụ n’ọmụmụ ihe, nyekwara onye ọ bụla nọ n’ezinụlọ unu aka ịkwadebe ajụjụ ọ ga-aza.

  • Gụọnụ otu akụkọ Baịbụl. Unu gụchaa, unu esee ihe ndị mere n’akụkọ ahụ ma ọ bụkwanụ unu edee ihe ndị unu mụtara na ya.

  • Mụọnụ otu ekpere dị na Baịbụl, unu ekwurịtazie otú o nwere ike isi nyere unu aka ime ka ekpere unu ka mma.

  • Leenụ otu vidio si na jw.org, unu ekwurịta ya ma ọ bụkwanụ unu edee ihe unu mụtara na ya.

  • Kwadebenụ maka ozi ọma. Unu nwere ike ịmụgharị otú unu ga-esi ezi mmadụ ozi ọma.

  • Unu nwere ike ileru ihe ndị Chineke kere eke anya ma tụgharịa uche na ha ma ọ bụkwanụ unu ekwurịta ihe ha na-akụziri unu gbasara Jehova.a

a Gụọ isiokwu bụ́ “Si n’Ihe Ndị Jehova Kere Mụtakwuo Gbasara Ya.” Ọ gbara n’Ụlọ Nche Mach 2023.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya