Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • ijwbq isiokwu 1
  • Ọ̀ Bụ Echiche Mmadụ Ka E Dere na Baịbụl?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọ̀ Bụ Echiche Mmadụ Ka E Dere na Baịbụl?
  • Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Baịbụl kwuru
  • Isi Iyi Pụrụ Iche nke Amamihe Ka Elu
    Gịnị Bụ Nzube nke Ndụ? Olee Otú Ị Pụrụ Isi Chọta Ya?
  • Bible—Akwụkwọ Pụrụ Iche
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1997
  • ‘Mmụọ Nsọ Duru Ha’
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2012
  • Olee Ebe Ị Pụrụ Ịchọta Nduzi?
    Obi Ụtọ—Ụzọ E Si Enweta Ya
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
ijwbq isiokwu 1
Otu n’ime ndị so dee Baịbụl

Ọ̀ Bụ Echiche Mmadụ Ka E Dere na Baịbụl?

Ihe Baịbụl kwuru

Ọ bụ eziokwu na e nwere ọtụtụ okwu amamihe ndị e dere na Baịbụl, Baịbụl kwuru na “Akwụkwọ Nsọ dum si n’ike mmụọ nsọ Chineke.” (2 Timoti 3:16) E nwere ọtụtụ ihe mere anyị ga-eji kweta na Baịbụl si n’ike mmụọ nsọ Chineke. Legodị ụfọdụ n’ime ha:

  • O nwebeghị onye kwuru na ihe a kọrọ na Baịbụl emeghị eme, e mechaa ihe ahụ onye ahụ kwuru abụrụ eziokwu.

  • Ndị dere Baịbụl ezochighị ihe ha mere. Otú ha si kwuo ihe niile hoo haa gosiri na ha kwuru eziokwu.

  • Baịbụl n’ozuzu ya na-ekwu na ọ bụ Chineke kwesịrị ịchị ụmụ mmadụ nakwa na uche ya ga-emecha mee n’ụwa mgbe Alaeze ya ga-esi n’eluigwe chịwa ụwa.

  • Ọ bụ eziokwu na o ruola ọtụtụ puku afọ e dere Baịbụl, ma ị gụwa ya, ị gaghị agụta ihe ndị na-abụghị eziokwu ndị sayensị kwuru n’oge gara aga.

  • Ihe ndị mgbe ochie dere gosiri na amụma ndị e buru na Baịbụl mechara mezuo.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya