Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • ijwfq isiokwu 32
  • Ndịàmà Jehova Hà Kweere n’Agba Ochie?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ndịàmà Jehova Hà Kweere n’Agba Ochie?
  • Ajụjụ Ndị Mmadụ Na-ajụkarị Gbasara Ndịàmà Jehova
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Gịnị mere Agba Ochie na Agba Ọhụrụ ji dị Ndị Kraịst mkpa?
  • ‘E Dere Ya Iji Nye Anyị Ntụziaka’
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2007
  • Ndịàmà Jehova Hà Kweere n’Ihe E Dere n’Agba Ochie?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2008
  • Ihe Niile E Dere na Baịbụl Hà Ka Bara Uru?
    Teta!—2010
  • “Agba Ochie” Ka Ọ Bụ “Akwụkwọ Nsọ Hibru”—Olè nke?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1995
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ajụjụ Ndị Mmadụ Na-ajụkarị Gbasara Ndịàmà Jehova
ijwfq isiokwu 32

Ndịàmà Jehova Hà Kweere n’Agba Ochie?

Ee. Ndịàmà Jehova kweere na Akwụkwọ Nsọ dum ‘si n’ike mmụọ nsọ Chineke, baakwa uru.’ (2 Timoti 3:​16) Ma Agba Ochie ma Agba Ọhụrụ socha n’Akwụkwọ Nsọ. Ma, ihe Ndịàmà Jehova na-akpọkarị ha bụ Akwụkwọ Nsọ Hibru na Akwụkwọ Nsọ Grik nke Ndị Kraịst. Ihe mere ha ji akpọ ha aha ndị a bụ ka ọ ghara ịdị ka è nwere nke merela ochie ma ọ bụ nke na-adịghịzi mkpa.

Gịnị mere Agba Ochie na Agba Ọhụrụ ji dị Ndị Kraịst mkpa?

Pọl onyeozi si n’ike mmụọ nsọ dee, sị: “Ihe niile e dere n’oge gara aga, e dere ha iji nye anyị ntụziaka.” (Ndị Rom 15:4) N’ihi ya, e nwere ihe ndị ga-abara anyị uru n’Akwụkwọ Nsọ Hibru. Ma é nweghị ihe ọzọ, akụkọ ndị a kọrọ na ya na ndụmọdụ ndị dị na ya ga-abara anyị uru.

  • Akụkọ ndị dị ezigbo mkpa. N’Akwụkwọ Nsọ Hibru, a kọrọ gbasara otú Chineke si kee ihe na otú Adam na Iv si mehie Chineke. A sị na Baịbụl emeghị ka anyị mara ihe ndị a, anyị agaraghị ama otú mmadụ si bido dịwa na ihe mere ndị mmadụ ji anwụ anwụ? (Jenesis 2:7, 17) Ihe ọzọkwa bụ na Akwụkwọ Hibru kọọrọ anyị otú Jehova Chineke si mesoo ndị mmadụ ibe anyị ihe, bụ́ ndị ihe na-eme anyị obi ụtọ mere obi ụtọ na ndị nwere ụdị nsogbu anyị na-enwe.​—Jems 5:​17.

  • Ndụmọdụ bara uru. Akwụkwọ Ilu na akwụkwọ Ekliziastis, ndị so n’Akwụkwọ Nsọ Hibru, nwere okwu amamihe ndị oge ha na-anaghị agafe agafe. Ha gwara anyị ihe anyị ga-eme ka udo dịrị n’ezinụlọ anyị (Ilu 15:17), otú anyị ga-esi na-arụ ọrụ (Ilu 10:4; Ekliziastis 4:6), na ihe kacha mma ndị na-eto eto ga-eji oge ntorobịa ha mee (Ekliziastis 11:9–​12:1).

Anyị ga-eritekwa ezigbo uru ma anyị mụọ ihe ndị dị n’Iwu Mozis. Ha dị na Tora (ya bụ, akwụkwọ ise mbụ dị na Baịbụl). Ọ bụ eziokwu na Iwu ahụ abụghị maka Ndị Kraịst, ma e nwere ezigbo ihe ndị dị na ya ga-eme ka ndụ anyị kakwuo mma.​—Levitikọs 19:18; Diuterọnọmi 6:​5-7.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya