Ọpụpụ 29:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ọ ga-abụ nke Erọn na ụmụ ya. Ọ bụ iwu ndị Izrel ga na-edebe mgbe niile, n’ihi na ọ bụ òkè dị nsọ. Ọ ga-abụ òkè dị nsọ ndị Izrel ga na-enye.+ Ọ bụ òkè dị nsọ ha ga-esi n’àjà udo ha na-enye Jehova.+
28 Ọ ga-abụ nke Erọn na ụmụ ya. Ọ bụ iwu ndị Izrel ga na-edebe mgbe niile, n’ihi na ọ bụ òkè dị nsọ. Ọ ga-abụ òkè dị nsọ ndị Izrel ga na-enye.+ Ọ bụ òkè dị nsọ ha ga-esi n’àjà udo ha na-enye Jehova.+