Ọpụpụ 29:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ha ga-abụ nke Erọn na nke ụmụ ya dị ka ụkpụrụ ga-adịru mgbe a na-akaghị aka nke ụmụ Izrel ga na-edebe, n’ihi na ọ bụ òkè dị nsọ;+ ọ ga-abụkwa òkè dị nsọ nke ụmụ Izrel ga na-enye. Ọ bụ òkè ha dị nsọ nke dịịrị Jehova site n’àjà udo ha.+
28 Ha ga-abụ nke Erọn na nke ụmụ ya dị ka ụkpụrụ ga-adịru mgbe a na-akaghị aka nke ụmụ Izrel ga na-edebe, n’ihi na ọ bụ òkè dị nsọ;+ ọ ga-abụkwa òkè dị nsọ nke ụmụ Izrel ga na-enye. Ọ bụ òkè ha dị nsọ nke dịịrị Jehova site n’àjà udo ha.+