Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 7:34
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 34 N’ihi na m na-anara ụmụ Izrel obi anụ àjà a na-efegharị efegharị+ na ụkwụ anụ nke bụ́ òkè dị nsọ site n’àjà udo ha, m ga-anara ha ụmụ Izrel nye Erọn bụ́ onye nchụàjà na ụmụ ya, ka ọ bụrụ ụkpụrụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka.

  • Levitikọs 10:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Unu ga-anọ n’ebe dị ọcha rie obi anụ àjà ahụ a na-efegharị efegharị+ na ụkwụ anụ nke bụ́ òkè dị nsọ,+ gị na ụmụ gị ndị ikom na ụmụ gị ndị inyom,+ n’ihi na e nyewo ha ka ha bụrụ òkè gị na òkè ụmụ gị ga na-eketa n’àjà udo nke ụmụ Izrel.

  • Ọnụ Ọgụgụ 15:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 ọ ga-erukwa na mgbe unu na-eri nri ala ahụ mepụtara,+ unu ga-enye Jehova onyinye.

  • Ọnụ Ọgụgụ 18:24
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 24 N’ihi na otu ụzọ n’ụzọ iri nke ụmụ Izrel ga na-enye Jehova dị ka onyinye ka m nyere ndị Livaị ka ọ bụrụ ihe nketa ha. Ọ bụ ya mere m ji sị ha, ‘Ha agaghị enweta ihe nketa+ n’etiti ụmụ Izrel.’”

  • Diuterọnọmi 18:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 “Nke a ga na-abụ ihe ruuru ndị nchụàjà, nke ndị mmadụ ga na-eweta, ya bụ, ndị chụrụ anụ n’àjà, ma ọ̀ bụ ehi ma ọ bụ atụrụ: A ga-enye onye nchụàjà ubu ya na agba ya na afọ ya.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya