Ọpụpụ 30:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ihe a bụ ihe onye ọ bụla e debara aha ya n’akwụkwọ ga-enye: ọkara shekel* e ji shekel dị n’ebe nsọ*+ tụọ. Gira* iri abụọ bụ otu shekel. Ọ bụ ọkara shekel bụ onyinye a na-enye Jehova.+
13 Ihe a bụ ihe onye ọ bụla e debara aha ya n’akwụkwọ ga-enye: ọkara shekel* e ji shekel dị n’ebe nsọ*+ tụọ. Gira* iri abụọ bụ otu shekel. Ọ bụ ọkara shekel bụ onyinye a na-enye Jehova.+