Ọpụpụ 30:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Nke a bụ ihe ndị niile a gụrụ ọnụ ga-enye: ọkara shekel ma e jiri shekel nke ebe nsọ tụọ ya.+ Ihe ọ̀tụ̀tụ̀ gira iri abụọ bụ otu shekel. Ọkara shekel bụ onyinye a na-enye Jehova.+
13 Nke a bụ ihe ndị niile a gụrụ ọnụ ga-enye: ọkara shekel ma e jiri shekel nke ebe nsọ tụọ ya.+ Ihe ọ̀tụ̀tụ̀ gira iri abụọ bụ otu shekel. Ọkara shekel bụ onyinye a na-enye Jehova.+