Levitikọs 2:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Onye nchụàjà ga-esu ya ọkụ ka ọ bụrụ ihe na-anọchi anya àjà+ e wetara, ya bụ, ụfọdụ n’ime ọka ahụ a na-egwerighị nke ọma na mmanụ na frankinsens ya niile. Ọ bụ àjà a na-esu ọkụ a na-achụrụ Jehova.
16 Onye nchụàjà ga-esu ya ọkụ ka ọ bụrụ ihe na-anọchi anya àjà+ e wetara, ya bụ, ụfọdụ n’ime ọka ahụ a na-egwerighị nke ọma na mmanụ na frankinsens ya niile. Ọ bụ àjà a na-esu ọkụ a na-achụrụ Jehova.