Levitikọs 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Onye nchụàjà ga-esure ihe ncheta ya n’ọkụ,+ ya bụ, ụfọdụ n’ime ọka ahụ a kụjasịrị akụjasị na mmanụ, ya na frankinsens ya dum, dị ka àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ.
16 Onye nchụàjà ga-esure ihe ncheta ya n’ọkụ,+ ya bụ, ụfọdụ n’ime ọka ahụ a kụjasịrị akụjasị na mmanụ, ya na frankinsens ya dum, dị ka àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ.