18 “Gwa Erọn na ụmụ ya ndị nwoke nakwa ndị Izrel niile okwu, sị ha, ‘Mgbe onye Izrel ọ bụla ma ọ bụ onye mbịarambịa bi n’Izrel na-ewetara Jehova àjà a na-esu ọkụ+ ka o jiri ya mezuo nkwa o kwere ma ọ bụ ka ọ bụrụ onyinye si ya n’obi ọ na-enye Chineke,+