18 “Gwa Erọn na ụmụ ya nakwa ụmụ Izrel dum okwu, sị ha, ‘Onye ọ bụla nke si n’ụlọ Izrel ma ọ bụ onye mbịarambịa nọ n’Izrel nke na-eweta onyinye ya,+ n’ihi nkwa ọ bụla+ o kwere ma ọ bụ n’ihi nke ọ bụla n’onyinye afọ ofufo ya,+ bụ́ nke ọ ga-enye Jehova maka àjà nsure ọkụ,