Ọnụ Ọgụgụ 9:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ ga-akwadebe ya n’ọnwa nke abụọ,+ n’abalị iri na anọ, ná mgbede.* Ọ ga-erikọta ya na achịcha na-ekoghị eko na akwụkwọ nri ndị na-elu ilu.+ Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:11 Ụlọ Nche,2/1/1993, p. 31
11 Ọ ga-akwadebe ya n’ọnwa nke abụọ,+ n’abalị iri na anọ, ná mgbede.* Ọ ga-erikọta ya na achịcha na-ekoghị eko na akwụkwọ nri ndị na-elu ilu.+