Ọnụ Ọgụgụ 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ọnwa nke abụọ,+ n’abalị iri na anọ, ná mgbede, ka ha ga-akwadebe ya. Ha ga-erikọta ya na achịcha na-ekoghị eko na akwụkwọ nri na-elu ilu.+ Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:11 Ụlọ Nche,2/1/1993, p. 31
11 N’ọnwa nke abụọ,+ n’abalị iri na anọ, ná mgbede, ka ha ga-akwadebe ya. Ha ga-erikọta ya na achịcha na-ekoghị eko na akwụkwọ nri na-elu ilu.+